Skip to content

Commit

Permalink
Update feeds
Browse files Browse the repository at this point in the history
  • Loading branch information
actions-user committed Feb 5, 2025
1 parent b1a005f commit 6bcbbac
Show file tree
Hide file tree
Showing 15 changed files with 17 additions and 17 deletions.
2 changes: 1 addition & 1 deletion arabic.md

Large diffs are not rendered by default.

2 changes: 1 addition & 1 deletion bengali.md

Large diffs are not rendered by default.

2 changes: 1 addition & 1 deletion hindi.md

Large diffs are not rendered by default.

2 changes: 1 addition & 1 deletion igbo.md
Original file line number Diff line number Diff line change
@@ -1 +1 @@
# BBC News Ìgbò## [Ndị Gọvanọ chọọ ịchụ ndị omekome ọsọ, ha ma ihe ha kwesịrị ime - Sullivan Chime](https://www.bbc.com/igbo/articles/crke8z1evnmo?at_campaign=githubrss)![Ndị Gọvanọ chọọ ịchụ ndị omekome ọsọ, ha ma ihe ha kwesịrị ime - Sullivan Chime](https://ichef.bbci.co.uk/ace/standard/240/cpsprodpb/282d/live/65f564e0-e240-11ef-a319-fb4e7360c4ec.jpg)_Tiuzdee, 4 Febrụwarị 2025 na 08:21:14_Sullivan Chime bụbu Gọvanọ Enugwu steeti kọwara usoro dị iche iche e nwereike isi nweta nchekwa na steeti niile dị n'ọwụwa anyanwụ Naịjirịa.## [Ihe ruru mmadụ 10 anwụọla oge enwere nkwakọrịta mgbọ n’ogige ụlọakwụkwọ Risbergska dị na Sweden](https://www.bbc.co.uk/igbo/live/ceq91w72n54t?at_campaign=githubrss)![Ihe ruru mmadụ 10 anwụọla oge enwere nkwakọrịta mgbọ n’ogige ụlọakwụkwọ Risbergska dị na Sweden](https://ichef.bbci.co.uk/ace/standard/240/cpsprodpb/26d7/live/bbca0040-e319-11ef-bd1b-d536627785f2.jpg)__Nchịkọta akụkọ ndị kachasị mkpa mere na mbaụwa n'ọnwa Febụwarị 2025.## [Naanị uwe a m yi n'ahụ bụ ihe fọdụụrụ m na ndụ - Nwaanyị a gbara ụlọ ya ọkụ n'Ebonyi steeti](https://www.bbc.com/igbo/articles/c8r51671lpro?at_campaign=githubrss)![Naanị uwe a m yi n'ahụ bụ ihe fọdụụrụ m na ndụ - Nwaanyị a gbara ụlọ ya ọkụ n'Ebonyi steeti](https://ichef.bbci.co.uk/ace/standard/240/cpsprodpb/78cb/live/47245930-e309-11ef-a319-fb4e7360c4ec.jpg)_Tiuzdee, 4 Febrụwarị 2025 na 15:09:35_Ndị obodo ahụ mere ka a mata nke a oge onye ntaakụkọ BBC News Igbo gara ebe ahụ n'ụbọchị Mọnde 3 Febụwarị 2025.## [Onye gburu ụmụ m kpachapụrụ anya mee ya iji megide m - Nna ụmụaka atọ e gburu n'Anambra steeti](https://www.bbc.com/igbo/articles/cgq0gvxjg9xo?at_campaign=githubrss)![Onye gburu ụmụ m kpachapụrụ anya mee ya iji megide m - Nna ụmụaka atọ e gburu n'Anambra steeti](https://ichef.bbci.co.uk/ace/standard/240/cpsprodpb/9adb/live/0cc82260-e248-11ef-9d00-35aa64800947.jpg)_Tiuzdee, 4 Febrụwarị 2025 na 16:15:14_Ozi anyị nwetara kwuru na nke a mere na Nnewichi dị na Nnewi nke Anambra steeti.## ["Onye atakwala nwa m nwaanyị ụta maka ọnwụ Ikenna Erinne" - Francis Van-Lare](https://www.bbc.com/igbo/articles/c70q1gr7wkvo?at_campaign=githubrss)!["Onye atakwala nwa m nwaanyị ụta maka ọnwụ Ikenna Erinne" - Francis Van-Lare](https://ichef.bbci.co.uk/ace/standard/240/cpsprodpb/c68e/live/d8cbd9c0-e21a-11ef-bd1b-d536627785f2.jpg)_Mọnde, 3 Febrụwarị 2025 na 10:51:26_Dọkịnta Ikenna Erinne gburu onwe ya ụbọchị Sọnde 26 Jenụwarị 2025 dịka ya na nwunye ya Suzzette Chibuogu Van-Lare na-enwe esemokwu alụkwaghịm## [Etu mụ na Jimmy 'Nwachukwu' si zute onwe anyị ma bụrụ oke enyi – Mc A1](https://www.bbc.com/igbo/articles/cpvm73v7l8vo?at_campaign=githubrss)![Etu mụ na Jimmy 'Nwachukwu' si zute onwe anyị ma bụrụ oke enyi – Mc A1](https://ichef.bbci.co.uk/ace/standard/240/cpsprodpb/dc65/live/7f4e8940-e163-11ef-a319-fb4e7360c4ec.jpg)_Sọndee, 2 Febrụwarị 2025 na 13:05:13_Mc A1 na Jimmy Nocap bụ ụmụafọ Naịjirịa na Rọshịa a ma ama na-akpa ndị mmadụ ọchị n'ịntanetị.## [A kpụpụla nwoke bepụrụ nwunye ya aka abụọ ụlọikpe](https://www.bbc.com/igbo/articles/crr0e5kz97wo?at_campaign=githubrss)![A kpụpụla nwoke bepụrụ nwunye ya aka abụọ ụlọikpe](https://ichef.bbci.co.uk/ace/standard/240/cpsprodpb/3c77/live/e35a5800-e0a1-11ef-a544-6d6714619779.jpg)_Satọdee, 1 Febrụwarị 2025 na 13:54:17_Mgbe BBC Igbo gara n'ụlọọgwụ ebe nwaanyị a na-anata ọgwụgwọ, o kwuru na ọ bụ n'isi ka di ya chọburu igbu ya mma mana o tinyeziri aka ya, o bepụ ya aka.## [Gịnị mere Ụlọikpe Mkpegharị jiri kwado mmachibido otu IPOB?](https://www.bbc.com/igbo/articles/cnevn97l0rjo?at_campaign=githubrss)![Gịnị mere Ụlọikpe Mkpegharị jiri kwado mmachibido otu IPOB?](https://ichef.bbci.co.uk/ace/standard/240/cpsprodpb/dab7/live/1ba71440-dff9-11ef-b0ce-4196690a3761.jpg)_Fraịdee, 31 Jenụwarị 2025 na 17:39:22_E kpebiri ikpe ahụ n'ụbọchị Tọzde 30 Jenụwarị 2025 dịka ọ gara ọtụtụ afọ a na-ekpe ikpe ahụ malitere n'afọ 2017.## [Ụfọdụ nri e ji mara mpaghara dị iche iche n'ala Ịgbo](https://www.bbc.com/igbo/articles/ckg03mr0n1no?at_campaign=githubrss)![Ụfọdụ nri e ji mara mpaghara dị iche iche n'ala Ịgbo](https://ichef.bbci.co.uk/ace/standard/240/cpsprodpb/00dd/live/74ce7980-df24-11ef-bd1b-d536627785f2.jpg)_Mọnde, 3 Febrụwarị 2025 na 11:30:50_Ndị Igbo nwere ọtụtụ nri dị iche iche e ji mara ha.## [NAFDAC akpọchiela ụlọọrụ 250 na-emepụta mmanya adigboroja n'Aba](https://www.bbc.com/igbo/articles/c5y6qx5x0g7o?at_campaign=githubrss)![NAFDAC akpọchiela ụlọọrụ 250 na-emepụta mmanya adigboroja n'Aba](https://ichef.bbci.co.uk/ace/standard/240/cpsprodpb/b223/live/b4fa4f40-df22-11ef-a622-27240dd7c784.jpg)_Tọọzdee, 30 Jenụwarị 2025 na 16:32:24_Nke a bụ ugboro abụọ ụlọọrụ NAFDAC na-akpọchi ahịa Cemetary dị n'Aba n'ime afọ abụọ.## [Ihe anyị ma maka agadi nwaanyị a sị na a gbara ọkụ n'Abagana, Anambra Steeti](https://www.bbc.com/igbo/articles/c203v97vgn7o?at_campaign=githubrss)![Ihe anyị ma maka agadi nwaanyị a sị na a gbara ọkụ n'Abagana, Anambra Steeti](https://ichef.bbci.co.uk/ace/standard/240/cpsprodpb/6ffc/live/91b81cf0-dcad-11ef-8ed5-8b292d335eb0.jpg)_Mọnde, 27 Jenụwarị 2025 na 16:02:29_Ndị uweojii Anambra Steeti nwuchiri mmadụ anọ a na-enyo na aka ha dị n'ịkpọ agadi nwaanyị ọkụ n'Abagana.
# BBC News Ìgbò## [Trump chọrọ ka Amerịka were ọnọdụ na Gaza ma nye ndị Palestine ebe ọzọ](https://www.bbc.co.uk/igbo/live/ceq91w72n54t?at_campaign=githubrss)![Trump chọrọ ka Amerịka were ọnọdụ na Gaza ma nye ndị Palestine ebe ọzọ](https://ichef.bbci.co.uk/ace/standard/240/cpsprodpb/b963/live/d31446b0-e38d-11ef-a319-fb4e7360c4ec.jpg)__Nchịkọta akụkọ ndị kachasị mkpa mere na mbaụwa n'ọnwa Febụwarị 2025.## [Ndị Gọvanọ chọọ ịchụ ndị omekome ọsọ, ha ma ihe ha kwesịrị ime - Sullivan Chime](https://www.bbc.com/igbo/articles/crke8z1evnmo?at_campaign=githubrss)![Ndị Gọvanọ chọọ ịchụ ndị omekome ọsọ, ha ma ihe ha kwesịrị ime - Sullivan Chime](https://ichef.bbci.co.uk/ace/standard/240/cpsprodpb/282d/live/65f564e0-e240-11ef-a319-fb4e7360c4ec.jpg)_Tiuzdee, 4 Febrụwarị 2025 na 08:21:14_Sullivan Chime bụbu Gọvanọ Enugwu steeti kọwara usoro dị iche iche e nwereike isi nweta nchekwa na steeti niile dị n'ọwụwa anyanwụ Naịjirịa.## [Naanị uwe a m yi n'ahụ bụ ihe fọdụụrụ m na ndụ - Nwaanyị a gbara ụlọ ya ọkụ n'Ebonyi steeti](https://www.bbc.com/igbo/articles/c8r51671lpro?at_campaign=githubrss)![Naanị uwe a m yi n'ahụ bụ ihe fọdụụrụ m na ndụ - Nwaanyị a gbara ụlọ ya ọkụ n'Ebonyi steeti](https://ichef.bbci.co.uk/ace/standard/240/cpsprodpb/78cb/live/47245930-e309-11ef-a319-fb4e7360c4ec.jpg)_Tiuzdee, 4 Febrụwarị 2025 na 15:09:35_Ndị obodo ahụ mere ka a mata nke a oge onye ntaakụkọ BBC News Igbo gara ebe ahụ n'ụbọchị Mọnde 3 Febụwarị 2025.## [Onye gburu ụmụ m kpachapụrụ anya mee ya iji megide m - Nna ụmụaka atọ e gburu n'Anambra steeti](https://www.bbc.com/igbo/articles/cgq0gvxjg9xo?at_campaign=githubrss)![Onye gburu ụmụ m kpachapụrụ anya mee ya iji megide m - Nna ụmụaka atọ e gburu n'Anambra steeti](https://ichef.bbci.co.uk/ace/standard/240/cpsprodpb/9adb/live/0cc82260-e248-11ef-9d00-35aa64800947.jpg)_Tiuzdee, 4 Febrụwarị 2025 na 16:15:14_Ozi anyị nwetara kwuru na nke a mere na Nnewichi dị na Nnewi nke Anambra steeti.## ["Onye atakwala nwa m nwaanyị ụta maka ọnwụ Ikenna Erinne" - Francis Van-Lare](https://www.bbc.com/igbo/articles/c70q1gr7wkvo?at_campaign=githubrss)!["Onye atakwala nwa m nwaanyị ụta maka ọnwụ Ikenna Erinne" - Francis Van-Lare](https://ichef.bbci.co.uk/ace/standard/240/cpsprodpb/c68e/live/d8cbd9c0-e21a-11ef-bd1b-d536627785f2.jpg)_Mọnde, 3 Febrụwarị 2025 na 10:51:26_Dọkịnta Ikenna Erinne gburu onwe ya ụbọchị Sọnde 26 Jenụwarị 2025 dịka ya na nwunye ya Suzzette Chibuogu Van-Lare na-enwe esemokwu alụkwaghịm## [Etu mụ na Jimmy 'Nwachukwu' si zute onwe anyị ma bụrụ oke enyi – Mc A1](https://www.bbc.com/igbo/articles/cpvm73v7l8vo?at_campaign=githubrss)![Etu mụ na Jimmy 'Nwachukwu' si zute onwe anyị ma bụrụ oke enyi – Mc A1](https://ichef.bbci.co.uk/ace/standard/240/cpsprodpb/dc65/live/7f4e8940-e163-11ef-a319-fb4e7360c4ec.jpg)_Sọndee, 2 Febrụwarị 2025 na 13:05:13_Mc A1 na Jimmy Nocap bụ ụmụafọ Naịjirịa na Rọshịa a ma ama na-akpa ndị mmadụ ọchị n'ịntanetị.## [A kpụpụla nwoke bepụrụ nwunye ya aka abụọ ụlọikpe](https://www.bbc.com/igbo/articles/crr0e5kz97wo?at_campaign=githubrss)![A kpụpụla nwoke bepụrụ nwunye ya aka abụọ ụlọikpe](https://ichef.bbci.co.uk/ace/standard/240/cpsprodpb/3c77/live/e35a5800-e0a1-11ef-a544-6d6714619779.jpg)_Satọdee, 1 Febrụwarị 2025 na 13:54:17_Mgbe BBC Igbo gara n'ụlọọgwụ ebe nwaanyị a na-anata ọgwụgwọ, o kwuru na ọ bụ n'isi ka di ya chọburu igbu ya mma mana o tinyeziri aka ya, o bepụ ya aka.## [Gịnị mere Ụlọikpe Mkpegharị jiri kwado mmachibido otu IPOB?](https://www.bbc.com/igbo/articles/cnevn97l0rjo?at_campaign=githubrss)![Gịnị mere Ụlọikpe Mkpegharị jiri kwado mmachibido otu IPOB?](https://ichef.bbci.co.uk/ace/standard/240/cpsprodpb/dab7/live/1ba71440-dff9-11ef-b0ce-4196690a3761.jpg)_Fraịdee, 31 Jenụwarị 2025 na 17:39:22_E kpebiri ikpe ahụ n'ụbọchị Tọzde 30 Jenụwarị 2025 dịka ọ gara ọtụtụ afọ a na-ekpe ikpe ahụ malitere n'afọ 2017.## [Ụfọdụ nri e ji mara mpaghara dị iche iche n'ala Ịgbo](https://www.bbc.com/igbo/articles/ckg03mr0n1no?at_campaign=githubrss)![Ụfọdụ nri e ji mara mpaghara dị iche iche n'ala Ịgbo](https://ichef.bbci.co.uk/ace/standard/240/cpsprodpb/00dd/live/74ce7980-df24-11ef-bd1b-d536627785f2.jpg)_Mọnde, 3 Febrụwarị 2025 na 11:30:50_Ndị Igbo nwere ọtụtụ nri dị iche iche e ji mara ha.## [NAFDAC akpọchiela ụlọọrụ 250 na-emepụta mmanya adigboroja n'Aba](https://www.bbc.com/igbo/articles/c5y6qx5x0g7o?at_campaign=githubrss)![NAFDAC akpọchiela ụlọọrụ 250 na-emepụta mmanya adigboroja n'Aba](https://ichef.bbci.co.uk/ace/standard/240/cpsprodpb/b223/live/b4fa4f40-df22-11ef-a622-27240dd7c784.jpg)_Tọọzdee, 30 Jenụwarị 2025 na 16:32:24_Nke a bụ ugboro abụọ ụlọọrụ NAFDAC na-akpọchi ahịa Cemetary dị n'Aba n'ime afọ abụọ.## [Ihe anyị ma maka agadi nwaanyị a sị na a gbara ọkụ n'Abagana, Anambra Steeti](https://www.bbc.com/igbo/articles/c203v97vgn7o?at_campaign=githubrss)![Ihe anyị ma maka agadi nwaanyị a sị na a gbara ọkụ n'Abagana, Anambra Steeti](https://ichef.bbci.co.uk/ace/standard/240/cpsprodpb/6ffc/live/91b81cf0-dcad-11ef-8ed5-8b292d335eb0.jpg)_Mọnde, 27 Jenụwarị 2025 na 16:02:29_Ndị uweojii Anambra Steeti nwuchiri mmadụ anọ a na-enyo na aka ha dị n'ịkpọ agadi nwaanyị ọkụ n'Abagana.
Expand Down
2 changes: 1 addition & 1 deletion japanese.md

Large diffs are not rendered by default.

2 changes: 1 addition & 1 deletion nepali.md

Large diffs are not rendered by default.

Loading

0 comments on commit 6bcbbac

Please sign in to comment.